2 Ihe E Mere 34:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha wee nye ya ndị omenkà na ndị na-ewu ụlọ+ ka ha jiri ya zụta nkume a wara awa+ na osisi a ga-eji jikọta ihe nakwa ka ha jiri osisi rụzie ụlọ niile ndị eze+ Juda hapụrụ ka ha bibie.
11 Ha wee nye ya ndị omenkà na ndị na-ewu ụlọ+ ka ha jiri ya zụta nkume a wara awa+ na osisi a ga-eji jikọta ihe nakwa ka ha jiri osisi rụzie ụlọ niile ndị eze+ Juda hapụrụ ka ha bibie.