2 Ihe E Mere 34:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ha nyere ndị omenkà na ndị na-arụ ụlọ ego ahụ ka ha jiri ya zụta nkume ndị a wara awa na osisi ndị a ga-eji mee ka ụlọ ahụ sie ike nakwa nke a ga-eji rụzie ụlọ ndị eze Juda hapụrụ ka ha dakasịa.+ 2 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 34:11 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 55
11 Ha nyere ndị omenkà na ndị na-arụ ụlọ ego ahụ ka ha jiri ya zụta nkume ndị a wara awa na osisi ndị a ga-eji mee ka ụlọ ahụ sie ike nakwa nke a ga-eji rụzie ụlọ ndị eze Juda hapụrụ ka ha dakasịa.+