2 Ihe E Mere 4:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 tinyere okooko ya na oriọna ya na ihe ndị e ji asọnyụ ọkụ,+ bụ́ ndị e ji ọlaedo mee, (ọ bụ ọlaedo a na-agwaghị agwa,) 2 Ihe E Mere 4:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 na ihe ndị e ji emenyụ ọkụ na ọkwá na iko na ihe ịgụ ọkụ, bụ́ ndị e ji ọlaedo a na-agwaghị agwa mee,+ na ọnụ ụzọ ụlọ ahụ,+ ibo ụzọ ime ya maka Ebe Kasị Nsọ na ibo ụzọ+ ụlọ nsọ ahụ, bụ́ ndị e ji ọlaedo rụọ.
21 tinyere okooko ya na oriọna ya na ihe ndị e ji asọnyụ ọkụ,+ bụ́ ndị e ji ọlaedo mee, (ọ bụ ọlaedo a na-agwaghị agwa,)
22 na ihe ndị e ji emenyụ ọkụ na ọkwá na iko na ihe ịgụ ọkụ, bụ́ ndị e ji ọlaedo a na-agwaghị agwa mee,+ na ọnụ ụzọ ụlọ ahụ,+ ibo ụzọ ime ya maka Ebe Kasị Nsọ na ibo ụzọ+ ụlọ nsọ ahụ, bụ́ ndị e ji ọlaedo rụọ.