2 Ndị Eze 12:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ bụ Jozaka nwa Shimeat nakwa Jehọzabad+ nwa Shoma, bụ́ ndị na-ejere ya ozi, gburu ya. Ha wee lie ya n’ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid; Amazaya+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.
21 Ọ bụ Jozaka nwa Shimeat nakwa Jehọzabad+ nwa Shoma, bụ́ ndị na-ejere ya ozi, gburu ya. Ha wee lie ya n’ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid; Amazaya+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.