Diuterọnọmi 24:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “A gaghị egbu ndị bụ́ nna n’ihi ụmụ ha, a gaghịkwa egbu ụmụ n’ihi nna ha.+ A ga-egbu onye nke ọ bụla n’ihi mmehie nke ya.+
16 “A gaghị egbu ndị bụ́ nna n’ihi ụmụ ha, a gaghịkwa egbu ụmụ n’ihi nna ha.+ A ga-egbu onye nke ọ bụla n’ihi mmehie nke ya.+