2 Ihe E Mere 16:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma Esa wesoro onye ọhụ ụzọ ahụ iwe wee tụkpuo ya n’ụlọ ọtọsị,+ n’ihi na o wesoro ya oké iwe n’ihi ihe a.+ Esa wee malite ichi+ ụfọdụ n’ime ndị ala ya ọnụ n’ala n’oge ahụ. 2 Ihe E Mere 18:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Eze Izrel wee sị: “Kpọrọnụ Mịkaya kpọghachiri Emọn bụ́ onyeisi obodo nakwa Joash nwa eze.+
10 Ma Esa wesoro onye ọhụ ụzọ ahụ iwe wee tụkpuo ya n’ụlọ ọtọsị,+ n’ihi na o wesoro ya oké iwe n’ihi ihe a.+ Esa wee malite ichi+ ụfọdụ n’ime ndị ala ya ọnụ n’ala n’oge ahụ.