Nehemaya 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụ Henọn na ndị bi na Zanoa+ rụziri Ọnụ Ụzọ Ámá Ndagwurugwu;+ ọ bụ ha rụrụ ya ma tinye ibo ya,+ ihe mkpọchi ya+ na ihe ntụchi ya,+ ha rụkwara otu puku kubit ná mgbidi ya ruo Ọnụ Ụzọ Ámá Ikpo Ntụ.+
13 Ọ bụ Henọn na ndị bi na Zanoa+ rụziri Ọnụ Ụzọ Ámá Ndagwurugwu;+ ọ bụ ha rụrụ ya ma tinye ibo ya,+ ihe mkpọchi ya+ na ihe ntụchi ya,+ ha rụkwara otu puku kubit ná mgbidi ya ruo Ọnụ Ụzọ Ámá Ikpo Ntụ.+