2 Ihe E Mere 17:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ebo Benjamin,+ e nwere Elayada bụ́ dimkpa na dike, o nwere narị puku ndị ikom abụọ ndị na-eji ụta na ọta.+
17 N’ebo Benjamin,+ e nwere Elayada bụ́ dimkpa na dike, o nwere narị puku ndị ikom abụọ ndị na-eji ụta na ọta.+