1 Samuel 17:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O kpukwa okpu agha e ji ọla kọpa mee, yirikwa uwe agha nke nwere akpịrịkpa ndị dị n’elu ibe ha, uwe agha+ ahụ dịkwa puku shekel ọla kọpa ise n’ịdị arọ. Jeremaya 46:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Unu ndị na-agba ịnyịnya, kegidenụ ịnyịnya n’ụgbọ ịnyịnya, nọkwasịnụ n’elu ha, kpurukwanụ okpu agha. Meenụ ka ube unu na-egbu maramara. Yirinụ uwe agha.+
5 O kpukwa okpu agha e ji ọla kọpa mee, yirikwa uwe agha nke nwere akpịrịkpa ndị dị n’elu ibe ha, uwe agha+ ahụ dịkwa puku shekel ọla kọpa ise n’ịdị arọ.
4 Unu ndị na-agba ịnyịnya, kegidenụ ịnyịnya n’ụgbọ ịnyịnya, nọkwasịnụ n’elu ha, kpurukwanụ okpu agha. Meenụ ka ube unu na-egbu maramara. Yirinụ uwe agha.+