Ọpụpụ 38:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 E mesịa, ọ rụrụ arịa niile nke ebe ịchụàjà ahụ, ite ya na shọvel ya na ọkwá ya, ndụdụ ya na ihe ịgụ ọkụ ya. O ji ọla kọpa rụọ arịa ya niile.+ 2 Ndị Eze 25:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ha bukọkwaara ite na shọvel na ihe ndị e ji emenyụ ọkụ na iko na arịa niile+ e ji ọla kọpa rụọ, ndị ụmụ Izrel jibu na-eje ozi.
3 E mesịa, ọ rụrụ arịa niile nke ebe ịchụàjà ahụ, ite ya na shọvel ya na ọkwá ya, ndụdụ ya na ihe ịgụ ọkụ ya. O ji ọla kọpa rụọ arịa ya niile.+
14 Ha bukọkwaara ite na shọvel na ihe ndị e ji emenyụ ọkụ na iko na arịa niile+ e ji ọla kọpa rụọ, ndị ụmụ Izrel jibu na-eje ozi.