10 Lee! m ga-enye ndị na-ebu osisi, bụ́ ndị na-egbutu osisi, ọka wit dị puku ihe ọ̀tụ̀tụ̀ kọọ iri abụọ+ na ọka bali dị puku ihe ọ̀tụ̀tụ̀ kọọ iri abụọ na mmanya+ dị puku ihe ọ̀tụ̀tụ̀ bat iri abụọ nakwa mmanụ dị puku ihe ọ̀tụ̀tụ̀ bat iri abụọ, ka ha bụrụ ihe oriri nke ndị na-ejere gị ozi.”