Aịzaya 7:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jehova ga-eme ka ụbọchị a na-enwetụbeghị ụdị ya bịakwasị gị+ na ndị gị na ụlọ nna gị, bụ́ ụbọchị a na-enwetụbeghị ụdị ya kemgbe Ifrem kewapụrụ onwe ya n’ebe Juda nọ,+ ya bụ, eze Asiria.+
17 Jehova ga-eme ka ụbọchị a na-enwetụbeghị ụdị ya bịakwasị gị+ na ndị gị na ụlọ nna gị, bụ́ ụbọchị a na-enwetụbeghị ụdị ya kemgbe Ifrem kewapụrụ onwe ya n’ebe Juda nọ,+ ya bụ, eze Asiria.+