1 Ndị Eze 6:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 E ji osisi junipa rụọ ibo ụzọ abụọ ahụ.+ Ibo abụọ nke otu ọnụ ụzọ na-emeghe ihu na azụ n’ihe nkonye ha, ibo abụọ nke ọnụ ụzọ nke ọzọ na-emeghekwa ihu na azụ.+
34 E ji osisi junipa rụọ ibo ụzọ abụọ ahụ.+ Ibo abụọ nke otu ọnụ ụzọ na-emeghe ihu na azụ n’ihe nkonye ha, ibo abụọ nke ọnụ ụzọ nke ọzọ na-emeghekwa ihu na azụ.+