Ọpụpụ 29:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 “Nke a bụ ihe ị ga-achụ n’àjà n’ebe ịchụàjà ahụ: ụmụ ebule ndị gbara otu afọ otu afọ, abụọ kwa ụbọchị, mgbe niile.+ Malakaị 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Ònyekwa n’ime unu ga-emechi ụzọ?+ Unu agaghịkwa emenye ọkụ n’ebe ịchụàjà—na nkịtị.+ Enweghị m mmasị ọ bụla n’ebe unu nọ,” ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, “enweghịkwa m mmasị n’onyinye inweta ihu ọma nke unu na-eweta.”+
38 “Nke a bụ ihe ị ga-achụ n’àjà n’ebe ịchụàjà ahụ: ụmụ ebule ndị gbara otu afọ otu afọ, abụọ kwa ụbọchị, mgbe niile.+
10 “Ònyekwa n’ime unu ga-emechi ụzọ?+ Unu agaghịkwa emenye ọkụ n’ebe ịchụàjà—na nkịtị.+ Enweghị m mmasị ọ bụla n’ebe unu nọ,” ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, “enweghịkwa m mmasị n’onyinye inweta ihu ọma nke unu na-eweta.”+