Ọnụ Ọgụgụ 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “A ga-agụ ụmụ ndị ikom Kohat+ ọnụ n’etiti ụmụ Livaị, n’ezinụlọ n’ezinụlọ, dị ka ụlọ ndị nna ha si dị, 1 Ihe E Mere 15:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 n’ime ụmụ Kohat, ọ kpọkọtara Yurayel+ bụ́ onyeisi na ụmụnne ya, otu narị mmadụ na iri abụọ; 1 Ihe E Mere 23:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ụmụ Kohat+ bụ Amram, Izha,+ Hibrọn+ na Ọziel,+ mmadụ anọ.
2 “A ga-agụ ụmụ ndị ikom Kohat+ ọnụ n’etiti ụmụ Livaị, n’ezinụlọ n’ezinụlọ, dị ka ụlọ ndị nna ha si dị,