1 Ihe E Mere 15:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị Livaị wee mee ka Himan+ nwa Joel guzoro, n’ime ụmụnne ya, ha mere ka Esaf+ nwa Berekaya guzoro; n’ime ụmụ Meraraị, bụ́ ụmụnne ha, ha mere ka Itan+ nwa Kọsheya guzoro; 1 Ihe E Mere 25:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ụmụ Esaf, e wepụtara Zakọ na Josef+ na Netanaya na Asharila,+ bụ́ ụmụ Esaf+ ndị nọ n’okpuru Esaf bụ́ onye na-ebu amụma site ná ntụziaka eze.
17 Ndị Livaị wee mee ka Himan+ nwa Joel guzoro, n’ime ụmụnne ya, ha mere ka Esaf+ nwa Berekaya guzoro; n’ime ụmụ Meraraị, bụ́ ụmụnne ha, ha mere ka Itan+ nwa Kọsheya guzoro;
2 N’ụmụ Esaf, e wepụtara Zakọ na Josef+ na Netanaya na Asharila,+ bụ́ ụmụ Esaf+ ndị nọ n’okpuru Esaf bụ́ onye na-ebu amụma site ná ntụziaka eze.