1 Ihe E Mere 29:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Devid wee gaa n’ihu ịgwa ọgbakọ ahụ dum,+ sị: “Ugbu a, gọzienụ+ Jehova bụ́ Chineke unu.” Ọgbakọ ahụ dum wee gọzie Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha, hulatakwa+ kpọọrọ Jehova isiala,+ kpọọkwara eze. 2 Ihe E Mere 20:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ozugbo ahụ, Jehọshafat hulatara, kpudo ihu n’ala.+ Juda dum na ndị niile bi na Jeruselem wee gbuo ikpere n’ala n’ihu Jehova, kpọọrọ Jehova isiala.+ Abụ Ọma 72:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị eze niile ga-akpọrọ ya isiala;+Mba niile ga-ejekwara ya ozi.+
20 Devid wee gaa n’ihu ịgwa ọgbakọ ahụ dum,+ sị: “Ugbu a, gọzienụ+ Jehova bụ́ Chineke unu.” Ọgbakọ ahụ dum wee gọzie Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha, hulatakwa+ kpọọrọ Jehova isiala,+ kpọọkwara eze.
18 Ozugbo ahụ, Jehọshafat hulatara, kpudo ihu n’ala.+ Juda dum na ndị niile bi na Jeruselem wee gbuo ikpere n’ala n’ihu Jehova, kpọọrọ Jehova isiala.+