29 Mozis wee sị: “Meenụ ka aka unu dị ike taa maka Jehova,+ n’ihi na onye ọ bụla n’ime unu emegidewo nwa ya nakwa nwanne ya,+ ka o wee gọzie unu taa.”+
32 “Onye nchụàjà a ga-ete mmanụ+ bụ́ onye a ga-enye ikike ịrụ ọrụ dị ka onye nchụàjà,+ dị ka onye ga-anọchi+ nna ya, ga na-ekpuchi mmehie, ọ ga-eyirikwa uwe ndị ahụ e ji linin mee.+ Ha bụ uwe dị nsọ.+