Levitikọs 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Gwa ụmụ Izrel okwu,+ sị ha, ‘Ọ bụrụ na onye ọ bụla n’ime unu chọrọ iji anụ ụlọ chụọrọ Jehova àjà, unu ga-eji anụ si n’ìgwè ehi nakwa n’ìgwè ewu na atụrụ chụọ àjà unu.
2 “Gwa ụmụ Izrel okwu,+ sị ha, ‘Ọ bụrụ na onye ọ bụla n’ime unu chọrọ iji anụ ụlọ chụọrọ Jehova àjà, unu ga-eji anụ si n’ìgwè ehi nakwa n’ìgwè ewu na atụrụ chụọ àjà unu.