2 Ihe E Mere 30:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na e nwere ọtụtụ ndị n’ime ndị ahụ zukọtaranụ bụ́ ndị na-edoghị onwe ha nsọ; ọ bụkwa ndị Livaị+ nọ na-ahụ maka igbu anụ ememme ngabiga ahụ+ maka ndị niile na-adịghị ọcha, iji doo ha nsọ nye Jehova.
17 N’ihi na e nwere ọtụtụ ndị n’ime ndị ahụ zukọtaranụ bụ́ ndị na-edoghị onwe ha nsọ; ọ bụkwa ndị Livaị+ nọ na-ahụ maka igbu anụ ememme ngabiga ahụ+ maka ndị niile na-adịghị ọcha, iji doo ha nsọ nye Jehova.