1 Ndị Eze 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O jikwa mbadamba osisi sida wuo ebe azụ azụ nke ụlọ ahụ ka ọ dị kubit iri abụọ, malite n’ala ruo ná ntụhie ya, ma wuo ọnụ ụlọ dị n’ime ime+ na ya, bụ́ Ebe Kasị Nsọ.+
16 O jikwa mbadamba osisi sida wuo ebe azụ azụ nke ụlọ ahụ ka ọ dị kubit iri abụọ, malite n’ala ruo ná ntụhie ya, ma wuo ọnụ ụlọ dị n’ime ime+ na ya, bụ́ Ebe Kasị Nsọ.+