2 Ihe E Mere 29:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ dị m n’obi ka mụ na Jehova bụ́ Chineke Izrel gbaa ndụ,+ ka iwe dị ọkụ ọ na-eweso anyị dajụọ. Abụ Ọma 78:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 O wee mee ka iwe ya nke dị ọkụ,+Oké iwe ya na amamikpe ya na ahụhụ, bịakwasị ha,+O zitekwaara ha ndị mmụọ ozi wetaara ha ọdachi.+
49 O wee mee ka iwe ya nke dị ọkụ,+Oké iwe ya na amamikpe ya na ahụhụ, bịakwasị ha,+O zitekwaara ha ndị mmụọ ozi wetaara ha ọdachi.+