Ọnụ Ọgụgụ 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma e nwere ndị ikom mkpụrụ obi+ nwụrụ anwụ mere ka ha bụrụ ndị na-adịghị ọcha, nke mere na ha enweghị ike ịkwadebe àjà ememme ngabiga n’ụbọchị ahụ. N’ihi ya, ha bịara n’ihu Mozis na Erọn n’ụbọchị ahụ.+
6 Ma e nwere ndị ikom mkpụrụ obi+ nwụrụ anwụ mere ka ha bụrụ ndị na-adịghị ọcha, nke mere na ha enweghị ike ịkwadebe àjà ememme ngabiga n’ụbọchị ahụ. N’ihi ya, ha bịara n’ihu Mozis na Erọn n’ụbọchị ahụ.+