Ọnụ Ọgụgụ 9:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma e nwere ụmụ nwoke na-adịghị ọcha maka na ha metụrụ ozu mmadụ* aka,+ nke mere na ha enweghị ike ịkwadebe anụ e ji eme Ememme Ngabiga n’ụbọchị ahụ. N’ihi ya, ha bịakwutere Mosis na Erọn n’ụbọchị ahụ,+
6 Ma e nwere ụmụ nwoke na-adịghị ọcha maka na ha metụrụ ozu mmadụ* aka,+ nke mere na ha enweghị ike ịkwadebe anụ e ji eme Ememme Ngabiga n’ụbọchị ahụ. N’ihi ya, ha bịakwutere Mosis na Erọn n’ụbọchị ahụ,+