2 Ihe E Mere 29:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ndị nchụàjà wee gbuo ha, wee were ọbara ha chụọ àjà mmehie n’elu ebe ịchụàjà, iji kpuchiere Izrel dum mmehie ha;+ n’ihi na ọ bụ maka Izrel dum+ ka eze kwuru ka a chụọ àjà nsure ọkụ ahụ na àjà mmehie ahụ.+
24 Ndị nchụàjà wee gbuo ha, wee were ọbara ha chụọ àjà mmehie n’elu ebe ịchụàjà, iji kpuchiere Izrel dum mmehie ha;+ n’ihi na ọ bụ maka Izrel dum+ ka eze kwuru ka a chụọ àjà nsure ọkụ ahụ na àjà mmehie ahụ.+