-
2 Ihe E Mere 29:34Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
34 Ma ndị nchụàjà+ dị nnọọ ole na ole, ha enweghịkwa ike ịgba anụ niile ahụ a ga-eji chụọ àjà nsure ọkụ akpụkpọ.+ Ụmụnne ha+ bụ́ ndị Livaị wee na-enyere ha aka ruo mgbe a rụchara ọrụ ahụ,+ ruokwa mgbe ndị nchụàjà dosịrị onwe ha nsọ,+ n’ihi na obi ndị Livaị ziri ezi+ ido onwe ha nsọ karịa ndị nchụàjà.
-