2 Ihe E Mere 15:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee malite ịkpọkọta Juda na Benjamin+ dum na ndị mbịarambịa+ bi n’etiti ha, bụ́ ndị si n’ebo Ifrem na Manase na Simiọn, n’ihi na ọtụtụ mmadụ si n’Izrel gbakwuru ya mgbe ha hụrụ na Jehova bụ́ Chineke ya nọnyeere ya.+
9 O wee malite ịkpọkọta Juda na Benjamin+ dum na ndị mbịarambịa+ bi n’etiti ha, bụ́ ndị si n’ebo Ifrem na Manase na Simiọn, n’ihi na ọtụtụ mmadụ si n’Izrel gbakwuru ya mgbe ha hụrụ na Jehova bụ́ Chineke ya nọnyeere ya.+