1 Ihe E Mere 26:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Shelomọt a na ụmụnne ya na-elekọta akụ̀ niile e doro nsọ,+ ndị Devid+ bụ́ eze na ndị isi ọnụmara dị iche iche+ na ndị isi nke otu puku otu puku ndị agha na nke otu narị otu narị ndị agha nakwa ndị isi ụsụụ ndị agha doro nsọ.
26 Shelomọt a na ụmụnne ya na-elekọta akụ̀ niile e doro nsọ,+ ndị Devid+ bụ́ eze na ndị isi ọnụmara dị iche iche+ na ndị isi nke otu puku otu puku ndị agha na nke otu narị otu narị ndị agha nakwa ndị isi ụsụụ ndị agha doro nsọ.