Ọnụ Ọgụgụ 28:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “‘Otú ọ dị, n’ụbọchị izu ike,+ ihe a ga-eji chụọ àjà bụ ụmụ ebule abụọ ahụ́ dị mma, ndị gbara otu afọ otu afọ, tinyere ụzọ abụọ n’ụzọ iri nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa ntụ ọka e gwere nke ọma, ka ọ bụrụ àjà ọka a gwara mmanụ, ya na àjà ihe ọṅụṅụ ya,
9 “‘Otú ọ dị, n’ụbọchị izu ike,+ ihe a ga-eji chụọ àjà bụ ụmụ ebule abụọ ahụ́ dị mma, ndị gbara otu afọ otu afọ, tinyere ụzọ abụọ n’ụzọ iri nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa ntụ ọka e gwere nke ọma, ka ọ bụrụ àjà ọka a gwara mmanụ, ya na àjà ihe ọṅụṅụ ya,