2 Samuel 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mgbe Devid chụsịrị àjà nsure ọkụ na àjà udo ahụ, ọ gọziri+ ìgwè mmadụ ahụ n’aha Jehova+ nke ụsụụ ndị agha. 2 Ihe E Mere 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Eze wee tụgharịa chee ha ihu malite ịgọzi+ ọgbakọ Izrel dum, ka ọgbakọ Izrel dum guzo ọtọ.+
18 Mgbe Devid chụsịrị àjà nsure ọkụ na àjà udo ahụ, ọ gọziri+ ìgwè mmadụ ahụ n’aha Jehova+ nke ụsụụ ndị agha.