Jenesis 26:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 E mesịa, Aịzik malitere ịgha mkpụrụ n’ala ahụ,+ n’afọ ahụ kwa, o nwetara ihe ruru otu narị okpukpu nke mkpụrụ ọ ghara,+ n’ihi na Jehova nọ na-agọzi ya.+ Levitikọs 25:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 mgbe ahụ, m ga-enye ngọzi m iwu ka ọ bịakwasị unu n’afọ nke isii, ala unu ga-amịkwa mkpụrụ ga-ezu afọ atọ.+ Ilu 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ bụ ngọzi Jehova na-eme mmadụ ọgaranya,+ ọ dịghịkwa atụkwasị ihe mgbu na ya.+
12 E mesịa, Aịzik malitere ịgha mkpụrụ n’ala ahụ,+ n’afọ ahụ kwa, o nwetara ihe ruru otu narị okpukpu nke mkpụrụ ọ ghara,+ n’ihi na Jehova nọ na-agọzi ya.+
21 mgbe ahụ, m ga-enye ngọzi m iwu ka ọ bịakwasị unu n’afọ nke isii, ala unu ga-amịkwa mkpụrụ ga-ezu afọ atọ.+