Levitikọs 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ihe fọdụrụ n’àjà ọka ahụ ga-abụ nke Erọn na ụmụ ya, dị ka ihe kasị nsọ n’àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ.+ Levitikọs 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “‘Nke a bụ iwu metụtara àjà ikpe ọmụma:+ Ọ bụ ihe kasị nsọ.+
10 Ihe fọdụrụ n’àjà ọka ahụ ga-abụ nke Erọn na ụmụ ya, dị ka ihe kasị nsọ n’àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ.+