Aịzaya 37:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 E mesịa, Rabshake+ laghachiri wee hụ ka eze Asiria na-ebuso Libna agha,+ n’ihi na ọ nụrụ na o siwo na Lekish pụọ.+
8 E mesịa, Rabshake+ laghachiri wee hụ ka eze Asiria na-ebuso Libna agha,+ n’ihi na ọ nụrụ na o siwo na Lekish pụọ.+