2 Ndị Eze 20:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Laghachi, gwa Hezekaya bụ́ onye ndú+ nke ndị m, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke+ Devid bụ́ nna nna gị kwuru: “Anụwo m+ ekpere gị.+ Ahụwo m anya mmiri gị.+ Lee, m ga-agwọ gị.+ N’ụbọchị nke atọ, ị ga-agbago n’ụlọ Jehova.+ Aịzaya 38:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Okwu+ Jehova wee ruo Aịzaya ntị, sị:
5 “Laghachi, gwa Hezekaya bụ́ onye ndú+ nke ndị m, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke+ Devid bụ́ nna nna gị kwuru: “Anụwo m+ ekpere gị.+ Ahụwo m anya mmiri gị.+ Lee, m ga-agwọ gị.+ N’ụbọchị nke atọ, ị ga-agbago n’ụlọ Jehova.+