6 o wukwara Belat+ na obodo niile a na-akwakọba ihe bụ́ ndị ghọrọ nke Sọlọmọn nakwa obodo niile a na-edebe ụgbọ ịnyịnya+ na obodo ndị bụ́ maka ndị na-agba ịnyịnya+ nakwa ihe ọ bụla dị Sọlọmọn+ mma nke masịrị ya iwu na Jeruselem nakwa na Lebanọn+ nakwa n’ala dum ọ na-achị.