1 Ndị Eze 1:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Eze wee sị ha: “Kpọrọnụ ndị na-ejere onyenwe unu ozi,+ meekwanụ ka Sọlọmọn nwa m nọkwasị n’elu nne ịnyịnya nke m,+ durukwanụ ya gbadaa Gaịhọn.+ 1 Ndị Eze 1:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Zedọk onye nchụàjà na Netan onye amụma wee tee ya mmanụ na Gaịhọn ka ọ bụrụ eze;+ e mesịa, ha si n’ebe ahụ gbagote na-aṅụrị ọṅụ, oké ụzụ na-adakwa n’obodo a. Ọ bụ ya bụ mkpọtụ ahụ unu nụrụ.+
33 Eze wee sị ha: “Kpọrọnụ ndị na-ejere onyenwe unu ozi,+ meekwanụ ka Sọlọmọn nwa m nọkwasị n’elu nne ịnyịnya nke m,+ durukwanụ ya gbadaa Gaịhọn.+
45 Zedọk onye nchụàjà na Netan onye amụma wee tee ya mmanụ na Gaịhọn ka ọ bụrụ eze;+ e mesịa, ha si n’ebe ahụ gbagote na-aṅụrị ọṅụ, oké ụzụ na-adakwa n’obodo a. Ọ bụ ya bụ mkpọtụ ahụ unu nụrụ.+