2 Ndị Eze 20:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’oge ahụ, Hezekaya sịrị Aịzaya: “Gịnị bụ ihe ịrịba ama+ ga-egosi na Jehova ga-agwọ m, na m ga-agbagokwa n’ụlọ Jehova n’ụbọchị nke atọ?” Aịzaya 38:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Lee, m ga-eme ka onyinyo nke gbadaworo agbada n’elu ebe e si arịgo n’ụlọ Ehaz, bụ́ nke ìhè anyanwụ+ mere ka e nwee n’elu ihe nrịgo ahụ, laa azụ nzọụkwụ iri.”’”+ Anyanwụ wee laa azụ nzọụkwụ iri n’elu ihe nrịgo ahụ ọ gbadaworo.+
8 N’oge ahụ, Hezekaya sịrị Aịzaya: “Gịnị bụ ihe ịrịba ama+ ga-egosi na Jehova ga-agwọ m, na m ga-agbagokwa n’ụlọ Jehova n’ụbọchị nke atọ?”
8 Lee, m ga-eme ka onyinyo nke gbadaworo agbada n’elu ebe e si arịgo n’ụlọ Ehaz, bụ́ nke ìhè anyanwụ+ mere ka e nwee n’elu ihe nrịgo ahụ, laa azụ nzọụkwụ iri.”’”+ Anyanwụ wee laa azụ nzọụkwụ iri n’elu ihe nrịgo ahụ ọ gbadaworo.+