2 Ihe E Mere 11:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O mekwara ka ebe ndị e wusiri ike sikwuo ike+ ma debe ndị ndú+ na ihe oriri na mmanụ na mmanya n’ime ha, 2 Ihe E Mere 11:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 o debekwara ọta ukwu+ na ube+ n’obodo niile; o wee mee ka ha sikwuo ike nke ukwuu. Juda na Benjamin wee bụrụ nke ya.
11 O mekwara ka ebe ndị e wusiri ike sikwuo ike+ ma debe ndị ndú+ na ihe oriri na mmanụ na mmanya n’ime ha,
12 o debekwara ọta ukwu+ na ube+ n’obodo niile; o wee mee ka ha sikwuo ike nke ukwuu. Juda na Benjamin wee bụrụ nke ya.