2 Ihe E Mere 29:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 E mesịa, ha bịakwutere Hezekaya bụ́ eze wee sị ya: “Anyị emewo ka ụlọ Jehova dum dị ọcha, ebe ịchụàjà+ nke àjà nsure ọkụ na arịa ya niile,+ na tebụl+ nke achịcha a na-edo n’usoro na arịa ya niile.+
18 E mesịa, ha bịakwutere Hezekaya bụ́ eze wee sị ya: “Anyị emewo ka ụlọ Jehova dum dị ọcha, ebe ịchụàjà+ nke àjà nsure ọkụ na arịa ya niile,+ na tebụl+ nke achịcha a na-edo n’usoro na arịa ya niile.+