1 Ndị Eze 7:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Haịram+ wee mee efere+ na shọvel+ na ọkwá+ dị iche iche. E mesịa, Haịram rụchara+ ọrụ niile ọ nọ na-arụrụ Eze Sọlọmọn n’ihe banyere ụlọ Jehova: 2 Ihe E Mere 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ikpeazụ, Haịram rụrụ ite+ na shọvel+ na ọkwá dị iche iche.+ Haịram wee rụchaa ọrụ ọ nọ na-arụrụ Eze Sọlọmọn n’ụlọ ezi Chineke.
40 Haịram+ wee mee efere+ na shọvel+ na ọkwá+ dị iche iche. E mesịa, Haịram rụchara+ ọrụ niile ọ nọ na-arụrụ Eze Sọlọmọn n’ihe banyere ụlọ Jehova:
11 N’ikpeazụ, Haịram rụrụ ite+ na shọvel+ na ọkwá dị iche iche.+ Haịram wee rụchaa ọrụ ọ nọ na-arụrụ Eze Sọlọmọn n’ụlọ ezi Chineke.