41 Mba ndị a wee na-atụ egwu Jehova,+ ma, ọ bụ ihe oyiyi ha a pịrị apị ka ha na-efe ofufe. Ruo taa, ma ụmụ ha ma ụmụ ụmụ ha na-eme nnọọ dị ka ndị nna nna ha mere.
19 Ma ekpere ya+ na otú e si meere ya ihe ọ rịọrọ n’arịrịọ+ na mmehie ya dum+ na ekwesịghị ntụkwasị obi ya+ na ebe ndị o wuru ebe ndị dị elu+ ma debe ogwe osisi ndị dị nsọ+ na ihe oyiyi a pịrị apị+ tupu ya eweda onwe ya ala,+ lee, ha so n’ihe e dere n’okwu ndị ọhụụ ya.