2 Ndị Eze 22:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Shefan bụ́ odeakwụkwọ wee bịakwute eze ma gwa eze, sị: “Ndị na-ejere gị ozi awụpụtawo ego dị n’ụlọ ahụ, ha na-enye ya ndị na-arụ ọrụ ahụ n’ụlọ Jehova, bụ́ ndị a họpụtara ahọpụta.”+
9 Shefan bụ́ odeakwụkwọ wee bịakwute eze ma gwa eze, sị: “Ndị na-ejere gị ozi awụpụtawo ego dị n’ụlọ ahụ, ha na-enye ya ndị na-arụ ọrụ ahụ n’ụlọ Jehova, bụ́ ndị a họpụtara ahọpụta.”+