25 ka anyị ghara ịhapụ nzukọ anyị,+ dị ka ụfọdụ ndị na-emekarị, kama ka anyị na-agbarịta ibe anyị ume,+ na-emekwa otú ahụ karị, ka unu na-ahụ ụbọchị ahụ ka ọ na-eru nso.+
12 Ọ bụ site n’aka Silvenọs,+ bụ́ nwanna kwesịrị ntụkwasị obi, dị ka m weere ya, ka m detaara unu akwụkwọ ozi a dị nkenke,+ iji gbaa unu ume, gbasiekwa àmà ike na nke a bụ ezi obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ; guzosienụ ike na ya.+