Ndị Rom 12:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 ọ bụrụ onye na-enye ndụmọdụ, ya nọgide na ndụmọdụ ọ na-enye;+ onye na-ekesa ihe, ya jiri mmesapụ aka na-ekesa ya;+ onye na-edu ndú,+ ya jiri ezi ịdị ọkụ n’obi na-edu ndú; onye na-eme ebere,+ ya jiri mgbasapụ ihu na-eme ya.
8 ọ bụrụ onye na-enye ndụmọdụ, ya nọgide na ndụmọdụ ọ na-enye;+ onye na-ekesa ihe, ya jiri mmesapụ aka na-ekesa ya;+ onye na-edu ndú,+ ya jiri ezi ịdị ọkụ n’obi na-edu ndú; onye na-eme ebere,+ ya jiri mgbasapụ ihu na-eme ya.