1 Ihe E Mere 16:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 O wee hapụ Esaf+ na ụmụnne ya n’ihu igbe ọgbụgba ndụ Jehova ka ha na-eje ozi+ mgbe niile n’ihu Igbe ahụ, dị ka ihe a chọrọ kwa ụbọchị si dị;+ 2 Ihe E Mere 29:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 na Shimraị na Jeyuel, ndị si n’agbụrụ Elizefan;+ na Zekaraya na Matanaya, ndị si n’agbụrụ Esaf;+ Abụ Ọma 50:okwu mmeghe Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ Abụ olu ụtọ Esaf.+
37 O wee hapụ Esaf+ na ụmụnne ya n’ihu igbe ọgbụgba ndụ Jehova ka ha na-eje ozi+ mgbe niile n’ihu Igbe ahụ, dị ka ihe a chọrọ kwa ụbọchị si dị;+