2 Ndị Eze 23:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na ọ dịghị ememme ngabiga e mere dị ka nke a, malite n’ụbọchị ndị ikpe bụ́ ndị kpere Izrel ikpe,+ e meghịkwa nke dị ka ya n’ụbọchị niile nke ndị eze Izrel na ndị eze Juda.+
22 N’ihi na ọ dịghị ememme ngabiga e mere dị ka nke a, malite n’ụbọchị ndị ikpe bụ́ ndị kpere Izrel ikpe,+ e meghịkwa nke dị ka ya n’ụbọchị niile nke ndị eze Izrel na ndị eze Juda.+