2 Ihe E Mere 30:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Hezekaya wee zie Izrel na Juda dum ozi,+ o degakwaara Ifrem+ na Manase+ akwụkwọ ozi, ka ha bịa n’ụlọ Jehova+ dị na Jeruselem iji meere Jehova bụ́ Chineke Izrel ememme ngabiga.+ 2 Ihe E Mere 30:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọtụtụ mmadụ, ya bụ, ìgwè mmadụ dị ukwuu, wee zukọta na Jeruselem+ iji mee ememme+ achịcha na-ekoghị eko n’ọnwa nke abụọ.+
30 Hezekaya wee zie Izrel na Juda dum ozi,+ o degakwaara Ifrem+ na Manase+ akwụkwọ ozi, ka ha bịa n’ụlọ Jehova+ dị na Jeruselem iji meere Jehova bụ́ Chineke Izrel ememme ngabiga.+
13 Ọtụtụ mmadụ, ya bụ, ìgwè mmadụ dị ukwuu, wee zukọta na Jeruselem+ iji mee ememme+ achịcha na-ekoghị eko n’ọnwa nke abụọ.+