Jeremaya 27:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma ọ bụrụ na ha bụ ndị amụma, ọ bụrụkwa na Jehova na-agwa ha okwu, biko, ka ha rịọ Jehova nke ụsụụ ndị agha arịrịọ+ ka a ghara iburu arịa ndị fọdụrụ n’ụlọ Jehova nakwa n’ụlọ eze Juda nakwa na Jeruselem buga Babịlọn.’
18 Ma ọ bụrụ na ha bụ ndị amụma, ọ bụrụkwa na Jehova na-agwa ha okwu, biko, ka ha rịọ Jehova nke ụsụụ ndị agha arịrịọ+ ka a ghara iburu arịa ndị fọdụrụ n’ụlọ Jehova nakwa n’ụlọ eze Juda nakwa na Jeruselem buga Babịlọn.’