24 Unu ga-akpọkukwa aha chi unu,+ ma mụ onwe m ga-akpọku aha Jehova; ọ ga-erukwa na ezi Chi nke ji ọkụ za,+ ọ bụ ya bụ ezi Chineke.”+ Ha niile wee zaa, sị: “Nke ahụ dị mma.”
16 “Ma gị onwe gị, ekpela ekpere n’ihi ndị a, ebesarala m ákwá n’ihi ha ma ọ bụ kpeere ha ekpere, arịọkwala m arịrịọ n’ihi ha,+ n’ihi na agaghị m ege gị ntị.+