Aịzaya 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe unu gbasara ọbụ aka unu,+ m na-ewepụ anya m n’ebe unu nọ.+ Ọ bụ ezie na unu na-ekpe ọtụtụ ekpere,+ adịghị m ege ntị;+ aka unu jupụtara n’ọbara.+ Jeremaya 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova wee sị m: “Ọ bụrụgodị na Mozis+ na Samuel+ eguzoro n’ihu m, mkpụrụ obi m agaghị adị n’ebe ndị a nọ.+ A ga-achụpụ ha n’ihu m, ka ha pụọ.+ Maịka 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’oge ahụ, ha ga-akpọku Jehova maka enyemaka, ma ọ gaghị aza ha.+ Ọ ga-ewepụ ihu ya n’ebe ha nọ n’oge ahụ,+ n’ihi ihe ọjọọ ha mere.+
15 Mgbe unu gbasara ọbụ aka unu,+ m na-ewepụ anya m n’ebe unu nọ.+ Ọ bụ ezie na unu na-ekpe ọtụtụ ekpere,+ adịghị m ege ntị;+ aka unu jupụtara n’ọbara.+
15 Jehova wee sị m: “Ọ bụrụgodị na Mozis+ na Samuel+ eguzoro n’ihu m, mkpụrụ obi m agaghị adị n’ebe ndị a nọ.+ A ga-achụpụ ha n’ihu m, ka ha pụọ.+
4 N’oge ahụ, ha ga-akpọku Jehova maka enyemaka, ma ọ gaghị aza ha.+ Ọ ga-ewepụ ihu ya n’ebe ha nọ n’oge ahụ,+ n’ihi ihe ọjọọ ha mere.+